-
2 Ndị Eze 18:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Unu egela Hezekaya ntị, n’ihi na eze Asiria kwuru, sị: “Chịlierenụ m aka elu ka mụ na unu mee udo, onye ọ bụla n’ime unu ga na-erikwa ihe si n’osisi vaịn ya na ihe si n’osisi fig ya, na-aṅụkwa mmiri si n’olulu mmiri ya,
-