2 Ndị Eze 18:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma Elayakim nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha ma bịakwute Hezekaya, gwa ya ihe Rabshake kwuru.
37 Ma Elayakim nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha ma bịakwute Hezekaya, gwa ya ihe Rabshake kwuru.