2 Ndị Eze 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ̀ kwa ị nụla otú ndị eze Asiria si bibie obodo niile?+ Ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta?