2 Ndị Eze 19:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya? Ọ dịla ezigbo anya m kpebiri ime* ihe a.+ O teela m zubere ime ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+ Ị ga-ebibi obodo ndị a rụsiri ike, bibichaa ha ha aghọọ ikpo nkume.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:25 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2024, p. 30 Ụlọ Nche,8/15/1999, p. 14
25 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya? Ọ dịla ezigbo anya m kpebiri ime* ihe a.+ O teela m zubere ime ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+ Ị ga-ebibi obodo ndị a rụsiri ike, bibichaa ha ha aghọọ ikpo nkume.+