2 Ndị Eze 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-ahapụ ndị fọdụrụ ná ndị nke m,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha. Ndị iro ha niile ga-adọrọ ha n’agha, kwakọrọkwa ihe ha.+
14 M ga-ahapụ ndị fọdụrụ ná ndị nke m,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha. Ndị iro ha niile ga-adọrọ ha n’agha, kwakọrọkwa ihe ha.+