2 Ndị Eze 23:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Eze na mmadụ niile bi na Juda na Jeruselem gaziri n’ụlọ Jehova, ma ndị nta ma ndị ukwu, ma ndị nchụàjà ma ndị amụma. Ọ gụpụtaara ha ihe niile e dere n’akwụkwọ+ ọgbụgba ndụ ahụ+ a hụrụ n’ụlọ Jehova.+
2 Eze na mmadụ niile bi na Juda na Jeruselem gaziri n’ụlọ Jehova, ma ndị nta ma ndị ukwu, ma ndị nchụàjà ma ndị amụma. Ọ gụpụtaara ha ihe niile e dere n’akwụkwọ+ ọgbụgba ndụ ahụ+ a hụrụ n’ụlọ Jehova.+