2 Ndị Eze 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoyakim na ihe niile o mere n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda.+
5 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoyakim na ihe niile o mere n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda.+