2 Ndị Eze 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O nweghịkwa mgbe ọzọ eze Ijipt+ nwara anwa si n’obodo ya gaa agha, n’ihi na eze Babịlọn naara ya ala ya niile, malite na Ndagwurugwu* Ijipt+ ruo n’Osimiri Yufretis.+
7 O nweghịkwa mgbe ọzọ eze Ijipt+ nwara anwa si n’obodo ya gaa agha, n’ihi na eze Babịlọn naara ya ala ya niile, malite na Ndagwurugwu* Ijipt+ ruo n’Osimiri Yufretis.+