2 Ndị Eze 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Eze Babịlọn dọkwaara ndị dike niile dị puku asaa (7,000) n’agha laa Babịlọn, dọrọkwa otu puku (1,000) mmadụ, bụ́ ndị omenkà na ndị na-akpụ ụ́zụ́.* Ha niile bụ ndị dike a zụrụ ịga agha.
16 Eze Babịlọn dọkwaara ndị dike niile dị puku asaa (7,000) n’agha laa Babịlọn, dọrọkwa otu puku (1,000) mmadụ, bụ́ ndị omenkà na ndị na-akpụ ụ́zụ́.* Ha niile bụ ndị dike a zụrụ ịga agha.