2 Ndị Eze 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Jehoyakim mere.+