2 Ndị Eze 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’abalị iri n’ọnwa iri, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya, Nebukadneza+ eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara ịlụso Jeruselem agha.+ Ọ mara ụlọikwuu ọ ga-anọ lụso ya agha, rụọkwa mgbidi gburugburu ya ka o nwee ike nọchibido ya.+
25 N’abalị iri n’ọnwa iri, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya, Nebukadneza+ eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara ịlụso Jeruselem agha.+ Ọ mara ụlọikwuu ọ ga-anọ lụso ya agha, rụọkwa mgbidi gburugburu ya ka o nwee ike nọchibido ya.+