2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha gburu ụmụ ya ndị nwoke n’ihu ya. Nebukadneza rụkpọsịkwara Zedekaya anya, tụọ ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee, kpụrụkwa ya laa Babịlọn.+
7 Ha gburu ụmụ ya ndị nwoke n’ihu ya. Nebukadneza rụkpọsịkwara Zedekaya anya, tụọ ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee, kpụrụkwa ya laa Babịlọn.+