2 Ndị Eze 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị Kaldia kụrisịrị ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova, gbukasịakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ dị n’ụlọ Jehova nakwa otu nnukwu ite e ji ọla kọpa rụọ a na-akpọ Oké Osimiri.+ Ha bukwaara ọla kọpa e ji rụọ ihe ndị a laa Babịlọn.+
13 Ndị Kaldia kụrisịrị ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova, gbukasịakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ dị n’ụlọ Jehova nakwa otu nnukwu ite e ji ọla kọpa rụọ a na-akpọ Oké Osimiri.+ Ha bukwaara ọla kọpa e ji rụọ ihe ndị a laa Babịlọn.+