2 Ndị Eze 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị: “Ị gaghị esi n’àkwà* a i dina bilie, maka na ị ga-anwụrịrị.”’” Mgbe Ịlaịja kwuchara ihe a, ya alawa.
4 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị: “Ị gaghị esi n’àkwà* a i dina bilie, maka na ị ga-anwụrịrị.”’” Mgbe Ịlaịja kwuchara ihe a, ya alawa.