-
2 Ndị Eze 1:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ha asị ya: “E nwere otu nwoke bịakwutere anyị, sị, ‘Laghachikwurunụ eze ahụ ziri unu ozi, sịkwanụ ya: “Jehova kwuru, sị, ‘Ọ̀ bụ na e nweghị Chineke n’Izrel mere i ji zie ndị mmadụ ka ha gaa jụọ Belzibọb, bụ́ chi ndị Ekrọn, ase? N’ihi ya, ị gaghị esi n’àkwà a i dina bilie, maka na ị ga-anwụrịrị.’”’”+
-