-
2 Ndị Eze 1:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ehazaya zikwara onyeisi ndị agha iri ise ọzọ na ndị agha iri ise na-eso ya, ha agaa zie Ịlaịja, sị: “Onye nke ezi Chineke, eze sịrị gị bịa ọsọ ọsọ.”
-