16 Ịlaịja wee sị eze, “Jehova kwuru, sị: ‘Ihe i ji zie ndị mmadụ ka ha gaa jụọ Belzibọb, bụ́ chi ndị Ekrọn,+ ase ọ̀ bụ n’ihi na e nweghị Chineke n’Izrel?+ Gịnị mere ị jụghị ya ase? N’ihi ya, ị gaghị esi n’àkwà ahụ i dina bilie, n’ihi na ị ga-anwụrịrị.’”