-
2 Ndị Eze 2:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ịlaịja asị ya: “Biko, nọrọ ebe a, n’ihi na Jehova ziri m ka m gaa n’Osimiri Jọdan.” Ma ọ sịrị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na agaghị m ahapụ gị.” Ha abụọ wee na-aga.
-