2 Ndị Eze 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ịlaịja wee chịrị uwe e ji mara ya,+ fụkọta ya ma pịa ya na mmiri ahụ, ya ekewaa abụọ, ha abụọ esi n’ala nkịtị gafee.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ṅomie Okwukwe Ha, isiokwu 1
8 Ịlaịja wee chịrị uwe e ji mara ya,+ fụkọta ya ma pịa ya na mmiri ahụ, ya ekewaa abụọ, ha abụọ esi n’ala nkịtị gafee.+