2 Ndị Eze 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha gwara ya, sị: “E nwere mmadụ iri ise gbasiri ike, ha na ndị ohu gị nọ. Biko, ka ha gaa chọọ nna gị ukwu. O nwere ike ịbụ na mmụọ* Jehova ebuliela ya, buga ya n’otu ugwu ma ọ bụ buda ya n’otu ndagwurugwu.”+ Ma ọ sịrị: “Unu ezigala ha.”
16 Ha gwara ya, sị: “E nwere mmadụ iri ise gbasiri ike, ha na ndị ohu gị nọ. Biko, ka ha gaa chọọ nna gị ukwu. O nwere ike ịbụ na mmụọ* Jehova ebuliela ya, buga ya n’otu ugwu ma ọ bụ buda ya n’otu ndagwurugwu.”+ Ma ọ sịrị: “Unu ezigala ha.”