-
2 Ndị Eze 2:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ma, ha nọ na-agwa ya ihe a ruo mgbe o mewere ya ihere, ya asịzie ha: “Ziganụ ha.” Ha wee ziga ụmụ nwoke iri ise ahụ, ha agaa na-achọ ya ruo ụbọchị atọ, ma ha achọtaghị ya.
-