2 Ndị Eze 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ka oge na-aga, ndị obodo ahụ sịrị Ịlaịsha: “Nna anyị ukwu, ị manụ na obodo anyị a dị ebe dị mma,+ ma mmiri anyị adịghị mma. Ala anyị anaghịkwa eme nri.”*
19 Ka oge na-aga, ndị obodo ahụ sịrị Ịlaịsha: “Nna anyị ukwu, ị manụ na obodo anyị a dị ebe dị mma,+ ma mmiri anyị adịghị mma. Ala anyị anaghịkwa eme nri.”*