2 Ndị Eze 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ya ewere ya gaa n’isi mmiri ahụ wụnye nnu ahụ na ya,+ sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Emeela m ka mmiri a dị mma. Ọ gaghị egbu mmadụ ọzọ, ọ gaghịzikwa eme ka ndị mmadụ ghara ịmụta ụmụ.’”*
21 Ya ewere ya gaa n’isi mmiri ahụ wụnye nnu ahụ na ya,+ sị: “Jehova kwuru, sị, ‘Emeela m ka mmiri a dị mma. Ọ gaghị egbu mmadụ ọzọ, ọ gaghịzikwa eme ka ndị mmadụ ghara ịmụta ụmụ.’”*