2 Ndị Eze 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O zikwara Jehoshafat eze Juda ozi, sị: “Eze Moab enupụrụla m isi. Ị̀ ga-eso m gaa lụso ndị Moab agha?” Jehoshafat asị ya: “M ga-aga.+ Mụ na gị bụ otu. Ndị m na ndị gị bụ otu. Ịnyịnya m na ịnyịnya gị bụkwa otu.”+
7 O zikwara Jehoshafat eze Juda ozi, sị: “Eze Moab enupụrụla m isi. Ị̀ ga-eso m gaa lụso ndị Moab agha?” Jehoshafat asị ya: “M ga-aga.+ Mụ na gị bụ otu. Ndị m na ndị gị bụ otu. Ịnyịnya m na ịnyịnya gị bụkwa otu.”+