2 Ndị Eze 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Eze Izrel na eze Juda na eze Ịdọm+ wee gawa. Mgbe ha gagidere ruo ụbọchị asaa, e nweghịzi mmiri ndị agha ha na anụ ụlọ ndị so ha ga-aṅụ.
9 Eze Izrel na eze Juda na eze Ịdọm+ wee gawa. Mgbe ha gagidere ruo ụbọchị asaa, e nweghịzi mmiri ndị agha ha na anụ ụlọ ndị so ha ga-aṅụ.