2 Ndị Eze 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ụtụtụ ụbọchị ahụ, mgbe o ruru oge e ji achụ àjà ọka,+ mmiri si ná mpaghara Ịdọm malite ịsọdata, nke mere na mmiri juru na ndagwurugwu ahụ.
20 N’ụtụtụ ụbọchị ahụ, mgbe o ruru oge e ji achụ àjà ọka,+ mmiri si ná mpaghara Ịdọm malite ịsọdata, nke mere na mmiri juru na ndagwurugwu ahụ.