2 Ndị Eze 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha asị: “Lekwanụ ọbara! Ọ ga-abụrịrị na ndị eze ahụ ejirila mma agha gburịta ibe ha. Ndị Moab, gazienụ kwata ihe ha!”+
23 Ha asị: “Lekwanụ ọbara! Ọ ga-abụrịrị na ndị eze ahụ ejirila mma agha gburịta ibe ha. Ndị Moab, gazienụ kwata ihe ha!”+