2 Ndị Eze 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ndị Moab batara ebe ndị agha Izrel mara ụlọikwuu, ndị Izrel biliri malite igbu ha, ha agbaa ọsọ.+ Ma, ndị Izrel chụụrụ ha banye Moab, gburu ha na-aga.
24 Mgbe ndị Moab batara ebe ndị agha Izrel mara ụlọikwuu, ndị Izrel biliri malite igbu ha, ha agbaa ọsọ.+ Ma, ndị Izrel chụụrụ ha banye Moab, gburu ha na-aga.