2 Ndị Eze 3:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe eze Moab hụrụ na e meriela ya n’agha ahụ, ọ kpọọrọ narị ụmụ nwoke asaa (700), ndị ji mma agha, ka ya na ha si ná mpaghara ebe eze Ịdọm+ nọ gbapụ, ma ha agbapụlighị.
26 Mgbe eze Moab hụrụ na e meriela ya n’agha ahụ, ọ kpọọrọ narị ụmụ nwoke asaa (700), ndị ji mma agha, ka ya na ha si ná mpaghara ebe eze Ịdọm+ nọ gbapụ, ma ha agbapụlighị.