2 Ndị Eze 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Biko, ka anyị rụọ otu obere ọnụ ụlọ n’elu ụlọ a+ ma dọwa otu àkwà,* otu tebụl, otu oche, na otu ihe e ji adọsa ọkụ* ebe ahụ. Mgbe ọ bụla ọ bịara na nke anyị, o nwere ike gaa nọrọ ebe ahụ.”+
10 Biko, ka anyị rụọ otu obere ọnụ ụlọ n’elu ụlọ a+ ma dọwa otu àkwà,* otu tebụl, otu oche, na otu ihe e ji adọsa ọkụ* ebe ahụ. Mgbe ọ bụla ọ bịara na nke anyị, o nwere ike gaa nọrọ ebe ahụ.”+