2 Ndị Eze 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ+ ozugbo, Gehezaị abịa ka ọ kwapụ ya, ma onye nke ezi Chineke sịrị: “Hapụ ya, n’ihi na o nwere ihe na-enye ya nsogbu n’obi. Ma, amaghị m ihe ọ bụ, maka na Jehova agwaghị m ya.”
27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ+ ozugbo, Gehezaị abịa ka ọ kwapụ ya, ma onye nke ezi Chineke sịrị: “Hapụ ya, n’ihi na o nwere ihe na-enye ya nsogbu n’obi. Ma, amaghị m ihe ọ bụ, maka na Jehova agwaghị m ya.”