2 Ndị Eze 4:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ịlaịsha asị ha: “Kpoterenụ m ntụ ọka.” Mgbe ha kpotere ya, ọ wụnyere ya n’ite ahụ, sị: “Kupụtaranụ ya ụmụ ndị amụma ka ha rachaa.” O nweghịzi ihe na-egbu egbu dị n’ite ahụ.+
41 Ịlaịsha asị ha: “Kpoterenụ m ntụ ọka.” Mgbe ha kpotere ya, ọ wụnyere ya n’ite ahụ, sị: “Kupụtaranụ ya ụmụ ndị amụma ka ha rachaa.” O nweghịzi ihe na-egbu egbu dị n’ite ahụ.+