2 Ndị Eze 4:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Otu nwoke mechara si Bel-shalisha+ bịa. O buteere onye nke ezi Chineke ogbe achịcha iri abụọ e ji ọka bali mee.+ Ọka bali a si ná mkpụrụ mbụ kara aka. O butekwaara ya otu akpa ọka bali ọhụrụ.+ Ịlaịsha asị ya: “Bunye ya ndị a ka ha rie.”
42 Otu nwoke mechara si Bel-shalisha+ bịa. O buteere onye nke ezi Chineke ogbe achịcha iri abụọ e ji ọka bali mee.+ Ọka bali a si ná mkpụrụ mbụ kara aka. O butekwaara ya otu akpa ọka bali ọhụrụ.+ Ịlaịsha asị ya: “Bunye ya ndị a ka ha rie.”