2 Ndị Eze 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ozugbo Ịlaịsha, bụ́ onye nke ezi Chineke, nụrụ na eze Izrel dọwara uwe ya, o ziri eze ozi, sị: “Gịnị mere i ji dọwaa uwe gị? Biko, gwa ya ka ọ bịa hụ m, ka ọ mara na onye amụma nọ n’Izrel.”+
8 Ma ozugbo Ịlaịsha, bụ́ onye nke ezi Chineke, nụrụ na eze Izrel dọwara uwe ya, o ziri eze ozi, sị: “Gịnị mere i ji dọwaa uwe gị? Biko, gwa ya ka ọ bịa hụ m, ka ọ mara na onye amụma nọ n’Izrel.”+