2 Ndị Eze 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Ịlaịsha ziri mmadụ ka o zie ya, sị: “Gaa mikpuo onwe gị ugboro asaa+ n’Osimiri Jọdan.+ Ahụ́ ga-adị gị mma, ị ga-adịkwa ọcha.”
10 Ma, Ịlaịsha ziri mmadụ ka o zie ya, sị: “Gaa mikpuo onwe gị ugboro asaa+ n’Osimiri Jọdan.+ Ahụ́ ga-adị gị mma, ị ga-adịkwa ọcha.”