2 Ndị Eze 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ya na ndị niile so ya gaghachikwara na nke onye nke ezi Chineke,+ ya eguzoro n’ihu ya, sị: “Amatala m ugbu a na e nweghị Chineke n’ebe ọ bụla n’ụwa ma e wezụga n’Izrel.+ Ugbu a, biko, nara ohu gị onyinye* a.”
15 Ya na ndị niile so ya gaghachikwara na nke onye nke ezi Chineke,+ ya eguzoro n’ihu ya, sị: “Amatala m ugbu a na e nweghị Chineke n’ebe ọ bụla n’ụwa ma e wezụga n’Izrel.+ Ugbu a, biko, nara ohu gị onyinye* a.”