-
2 Ndị Eze 5:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 N’ikpeazụ, Neeman sịrị: “Biko, ọ bụrụ na ị gaghị anara ya, ka e si n’ala a kponye ohu gị ájá jakị abụọ ga-ebuli, n’ihi na ohu gị ga-akwụsị ịna-achụrụ chi ọzọ àjà, ma nke a na-esu ọkụ ma nke nkịtị. Naanị onye m ga na-achụrụ àjà bụ Jehova.
-