2 Ndị Eze 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Gehezaị,+ onye na-ejere Ịlaịsha onye nke ezi Chineke+ ozi, ekwuo n’obi ya, sị: ‘Nna m ukwu ahapụla Neeman+ onye Siria a n’anaraghị ya ihe o wetara. Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na m ga-achụwa ya ma nata ya ihe.’
20 Gehezaị,+ onye na-ejere Ịlaịsha onye nke ezi Chineke+ ozi, ekwuo n’obi ya, sị: ‘Nna m ukwu ahapụla Neeman+ onye Siria a n’anaraghị ya ihe o wetara. Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na m ga-achụwa ya ma nata ya ihe.’