-
2 Ndị Eze 6:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Onye nke ezi Chineke asị ya: “Olee ebe ọ danyere?” Ya egosi ya ebe ọ danyere. Ya egbute osisi tụnye ebe ahụ, isi anyụike ahụ esee n’elu mmiri.
-