-
2 Ndị Eze 6:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Eze asị ya: “Ọ bụrụ na Jehova enyereghị gị aka, olee otú m ga-esi nyere gị aka? Ì chere na m nwere nri ma ọ bụ mmanya ma ọ bụ mmanụ m ga-enye gị?”
-