2 Ndị Eze 6:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Eze jụkwara ya, sị: “Gịnị bụ nsogbu gị?” Ya asị: “Nwaanyị a sịrị m, ‘Weta nwa gị ka anyị rie taa, o ruo echi, anyị erie nwa nke m.’+
28 Eze jụkwara ya, sị: “Gịnị bụ nsogbu gị?” Ya asị: “Nwaanyị a sịrị m, ‘Weta nwa gị ka anyị rie taa, o ruo echi, anyị erie nwa nke m.’+