-
2 Ndị Eze 6:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Ịlaịsha nọ ọdụ n’ụlọ ya, ya na ndị okenye nọkwa. Ma, eze ziri otu nwoke ka o buru ya ụzọ gawa, ma, tupu ya erute, Ịlaịsha sịrị ndị okenye ahụ: “Ùnu ahụla otú nwa ogbu mmadụ a+ si zie mmadụ ka ọ bịa gbupụ m isi? Lewenụ anya, ka ọ ga-abụ, onye ahụ rute, unu emechie ụzọ, ka ọ ghara ịbata. Ọ̀ kwa onyenwe ya sochiri ya azụ?”
-