-
2 Ndị Eze 7:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Eze họpụtara osote onyeisi ndị agha, bụ́ onye ọ tụkwasịrị obi, ka ọ na-elekọta ọnụ ụzọ ámá. Ma, ndị mmadụ nọ na-azọ ya ụkwụ n’ọnụ ụzọ ámá ahụ zọgbuo ya. Ọ nwụrụ otú onye nke ezi Chineke gwara eze oge ahụ eze bịakwutere ya.
-