2 Ndị Eze 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 I ruo ebe ahụ, chọwa Jihu+ nwa Jehoshafat bụ́ nwa Nimshaị. Ya na ụmụnna ya nọ. Ma, gị na ya banye n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime.
2 I ruo ebe ahụ, chọwa Jihu+ nwa Jehoshafat bụ́ nwa Nimshaị. Ya na ụmụnna ya nọ. Ma, gị na ya banye n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime.