-
2 Ndị Eze 9:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Mgbe Jihu gaghachiri ebe ndị na-ejere onyenwe ya ozi nọ, ha jụrụ ya, sị: “Ọ̀ dịkwa ná mma? Gịnị mere onye ara a ji bịa hụ gị?” Ya asị ha: “Unu manụ ụdị onye ọ bụ na otú o si ekwu okwu.”
-