2 Ndị Eze 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha na-ewerekwa ya nye ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ na-ewerezi ya kwụọ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova+ ụgwọ, ma ndị na-arụ ọrụ ndị e ji osisi arụ ma ndị na-arụ ụlọ,
11 Ha na-ewerekwa ya nye ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ na-ewerezi ya kwụọ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova+ ụgwọ, ma ndị na-arụ ọrụ ndị e ji osisi arụ ma ndị na-arụ ụlọ,