-
2 Ndị Eze 12:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 ma ndị na-edo nkume ma ndị na-awa nkume. Ha na-ejikwa ya azụ osisi na nkume a wara awa ka e jiri rụzie ebe ndị mebiri emebi n’ụlọ Jehova. Ha na-ejikwa ego ahụ eme ihe ndị ọzọ niile gbasara ịrụzi ụlọ ahụ.
-