2 Ndị Eze 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, e jighị ego ahụ a na-eweta n’ụlọ Jehova rụọ efere ọlaọcha, ihe e ji emenyụ ọkụ, ọkwá, opi,+ ma ọ bụ ụdị arịa ọlaedo ọ bụla ma ọ bụkwanụ ụdị arịa ọlaọcha ọ bụla dị n’ụlọ Jehova.+
13 Ma, e jighị ego ahụ a na-eweta n’ụlọ Jehova rụọ efere ọlaọcha, ihe e ji emenyụ ọkụ, ọkwá, opi,+ ma ọ bụ ụdị arịa ọlaedo ọ bụla ma ọ bụkwanụ ụdị arịa ọlaọcha ọ bụla dị n’ụlọ Jehova.+