-
2 Ndị Eze 14:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Jehoash eze Izrel wee zigara Amazaya eze Juda ozi, sị: “Ahịhịa ogwu dị na Lebanọn zigaara osisi sida dị na Lebanọn ozi, sị, ‘Kpọnye nwa m nwoke nwa gị nwaanyị ka ọ lụwa.’ Ma, anụ ọhịa nke nọ na Lebanọn gafeere ma zọda ahịhịa ogwu ahụ.
-