2 Ndị Eze 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ama m na i meriela Ịdọm,+ ya ana-ebu gị isi. Nọrọ n’ụlọ* gị ka e towe gị. Gịnị mere ị ga-eji bido ọgụ a ga-emeri gị na ndị Juda?”
10 Ama m na i meriela Ịdọm,+ ya ana-ebu gị isi. Nọrọ n’ụlọ* gị ka e towe gị. Gịnị mere ị ga-eji bido ọgụ a ga-emeri gị na ndị Juda?”